HomeMusic Video
EducationEntertainment

ContactUsOn:

Do you want to get latest Music straight to your email? Enter your email address here and click Subscribe

Date:- | Time:-

« | »

You are here in Home » Education

2018 WAEC Igbo,Hausa,Yoruba Expo/Runs/Questions & Answers


Share With Friends



Skip to comments

2018 WAEC  Expo2018 WAEC Igbo Hausa Yoruba free Expo….

Keep refreshing this page, we will post it here for free as soon as we are done solving it…

refresh now

. NIGERIA LANGUAGE ANSWERS

HAUSA LANGUAGE ANSWERS

3a)
Gajeran wasali shine wadda ake anfani dashi wajen Gina kalma.

3b)
-Dawa underline(a)
-tuwo underline (u)
-Nono underline (o)
-Mota underline (a)
-ruwa underline (u)
-Mata underline (a)
-nama underline (a)
-Mesa underline (e)
-Mashi underline (i)
-Mutun underline(u)
===========
4a)
Aikatu- a kalmar hausa nanufin aikin da aka aikata acikin jumla shine aikatau,

4b)
-musa Ya wanke mota
-Binta ta dafa abinci
-audu ya kama kaza
-dalibai Sun tafi makaranta
-ali ya tafi kasuwa

Hausa-ans
5 )
Saiwar kalma – wemnam Tara nufin tushen kalma wadda beta sauyawa a kullum a jikin seriuca ake do sana kowanne irin dafi.
(5 b )
Kawo sainwar wadein nam kalmomin
(i ) sid
(ii ) tak
(iii) Ben
(iv ) kar
(v ) tanka
(vi ) manun
(vii ) bahau
(viii ) bak
(ix ) wuv
(x ) gad

=========

Yoruba Answers.

VERIFIED YORUBA OBJ✅
1-10CBADCDACCB
11-20CABACABCBA
21-30BBBCAABBBC
31-40CBACBCCABA
41-50DDCCDDBDCD
51-60CDBCDDBDBD

*COMPLETED*✅

Theory.

2a Yoruba ki silebu bayi; Silebu ni ege oro ti eemi le gbejade laisi idiwo fun eemi tin ti inu edo foro nbo

2b
i. Eja, Eka, Eje, Emu,
ii. Oja, Olo, Omu, Obo

2d
e = Eja nla nbe ni isale odo

o = Oja oba sunmo ile ifowopamo

Igbo:

*Igbo*

Igbo
1 ACADCCDBAA
11CBBCDDDCCA
21BADABDDCAD
31ACDAAABDBC
41DADDDCCC
================================

(11a)
Ogbanje bu mmadu igba uwa nje maobu igba uwa uno

(11b)
(i) Ogbanje ulo
(ii) Ogbanje mmiri
(iii) Ogbanje ukwu osisi
(iv) Ogbanje ukwu osisi

(11c)
(i) Ha na- aria oke oria karia okuko udummiri
(ii) Ejiji ha na- apukari iche n’ ebe nke ihe ha di, dika iyikari ihe mmemme obara obara
(iii) Ha na ebu akara e nyere ha n’ahu mgbe ha nwuru wee loghachikwa uwa ozo
(iv) Ha na aga n’uzo ha a na ekwu okwu

(5a)
Akaraedemede bu akara e ji acho asusu mma ma a na ede ya ede ka o ga Abu a na agu ya ka o nwee nghota,dikwa uto ogugu

(5b)
(i) Rikom elu (‘) bu akara edemede eji egosiputa na on were mkpuru edemede e wepuru na mkpuruokwu.

(ii) Rikom ngwu(“”) bu akara eji egosiputa okwu si n’onu mmadu puta kpomkwem n’agbakwuyeghi okwu ozo ma obu wepu okwu obula na ya.

(iii) Kpomkpom (:) bu akara edemede na egosiputa na o nwere okwu ndi ozo ga esota ya n’ azu

(iv) Akaramkpu (!) bu akara edemede eji amata na okwu e kwuru bu na mkpu ka e tiri ya.
5c
(‘) mmiri ahu do n’ime ite

(“”) Ngosi gwara Nneka si “mmiri ga ezo”

(:) Ndi Igbo na ako otutu ihe n’ubi ha, omumaatu: ede , ji . wdg

(!) Bia ebe a!

No 2

Olilo Ụdaume:

Olilo ụdaume na-adị ire mgbe mkpụrụokwu ji ụdaume jedebe na mkpụrụokwu ji ụdaume bido jekọtara ọnụ, a na-anụkarị ụda nke otu n’ime ụdaume ndị ahụ, nke a na-eme ka a aghara ịnụzịkwa mkpọpụta udaume nke ọzọ.

B:

Olilo Ihu:
A na-enwe olilo ihu mgbe nke mbụ gara n’ihu loo ụdaume dị n’okwu nke abụọ. 
Ọmụmaatụ:Izu + ụka ⟶ IzuukaOti + ịgba ⟶ Otiigba   wdgz.Olilo Azụ: Nke a na-apụta ihe mgbe ụdaume abụọ nọdewere onwe ha nke ị n’ihu eloo nke na-eso ya n’azụ. 
Ọmụmaatụ:Ọba + ede ⟶ ỌbeedeAha + otu ⟶ Ahootu   wdgz.

2bii
Olilo azu: olilo azu by mgbe udaume bidoro Okwu nke abuo lore udaume jebebere Okwu nke mbu, gbanwe agwa ya, were agwa nkeya dochie, mee ka aghara Inu uda udaume ahu e logo elo bia gbatia uda udaume e nwere n’etiti mkpuruokwu

2c
Omumaatu
Anya+ukwu=anya ukwu
Nwa+eke=nweeke
Oke+anu=okaanu
Ada+obi= adaobi

IGBO:
(6a)
(i) O gwara ya ka o ga gbaa ubi ahu ogige ghurugburu, tinye ya nani otu ohgere, na otu akuku ebe anu ohia ndi ahu nwere ike isi wee piobata na aguu na-agu ha
(ii) O gwakwara nwoke ahu ka o tinyekwa onu uzo a na-emeghe eme, na emechikwa emechi o ga-esi na-abanye ubi ya mgbe obula o choro
(iii) O gwakwara ya na o bu otu anuohia na nwunye ya na-abia akpa mkpamkpa ahu

(6b)
(i) Ele gwara nwuye ya ka ha laa mana nwunye ya juru aju.
(ii) Ele gwara nwuye ya ka o kee mkwucha n’ihi na o bu nani otu oghere ahu ka ha nwere ike isi laa ma ihe oso mee.
(iii) Ele gwakwaaziri ya isi ha tatu, tatu, ka ha gaa lee ma afo ha o ga ekwekwa gafee ngwa ngwa n’oghere ahu ma ihe oso mee

(6c)
Ihe Ele tiri mgbe o huru ozu nwunye ya bu: “Ele wee tie Mkpu si, afo ekweghi ukwu zuru Ike. 

(6d)
(i) Akuko a na-akuziri anyi na ihe o bula na-ato uto na-egbukwa egbu. 
(ii) O na-akuziri anyi na mmadu kwesiri ige di ya nti mgbe o bula o gwara ya Okwu. 
(iii) O na akuziri anyi na akpiri ogologo adighi mma

===================================

(8a)
Akubuzo kwuru si na onye amuma anaghi adi ire n’ala be Nna ya. 

(8b)
Akubuzo mere Nke a Iji gbochie umu Odigo ya izu ya ohi.

(8c) 
– Ahuhu o tara oru ubi ya.
– O naghi eri ego ya. 
– O naghi Eyo Ezigbo uwe. 
– O naghi eziputa ihe o koro na ubi.
– O kweghi anu Nwaanyi. 

(8d) 
– Aghara ndu kpaa aku ndi iro erisia ya. 
– Mmechapuaka na-emepe Uzo. 
– Ihe obula Onye na-ese ya kwube ya olu Maka echi di ime

=======================================

============================
KEEP REFRESHING…..
===========≠================


Tags: , , , , , , ,




Comment Section

Comment Counts: (0)

Leave a Reply

Your Name

Your Message


NOTE:- Dont Drop Your Comment Twice, After Dropping Your Comment, Keep Calm, It Will take 5mins Before it appears. Kcee is working

« | »




Recent Posts


Pages



About Kelechisblog

AIMS & OBJECTIVES : Our aim is to collect information from all the available sources, systematise it and explain it in a really understandable and neutral manner. As a result, we provide high quality, reliable and affordable media products related to different spheres of people’s lives, including culture, education, technology and etc., for promoting knowledge, […]more →
Copyright © 2018 Kelechi Kcee Abia
All rights reserved